Skip to content

ỌGHỌM DI NA NFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE ASUU N’EBE ỤMỤAKWỤKWỌ NỌ

Nfanyeaka n’ụkwụ nke ọ̀tù jikọrọ ndị nkụzị Mahadum bụ ASUU nwere ọtụtụ ọghọm n’ebe ụmụakwụkwọ mahadum nọ. Ọ bụghị naanị ụmụakwụkwọ ka ọ na-emetuta, kama ọ na-emetutakwa ndị nne na nna.

Ọ na-eme ka ọtụtụ ụmụakwụkwọ hapụ mahadụm. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-eme ka ndị nke nwaanyị tụrụ ime ọkwa.

GUKWUỌ: MESSI ENWETALA IHE NRITE DIKA ỌKAIBE N’EGWUREGWU BỌỌLỤ NA MBA SPAINcheap replica rolex

E nwere ọtụtụ ihe na-ebute ndị ASUU ji afanyeaka n’ụkwụ.

Maka ịmata ọghọm ndị a nakwa ihe mere ndị nkụzi ndị a jị afanyeaka n’ụkwụ mgbe ọ bụla, lee ihe onyonyo a.

 

#OgeAnụrị: ỌGHỌM DI NA NFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE ASUU: https://t.co/av8S4ckQUe via @YouTube

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 13, 2018