Dịka Segegal na Algeria ga-akwarịta mgbọ
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa n’etiti Senegal na Algeria n’amamaka ikpeazụ nke iko mba Afrịka 2019.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa n’etiti Senegal na Algeria n’amamaka ikpeazụ nke iko mba Afrịka 2019.
Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Algeria ga-ezute n’ụbọchị Sọnde n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke Iko mba Afrịka 2019. Kirie ihe onyoonyo a ka ị… Read More »Naịjirịa na Algeria
Nwaamadị mba France na-agbara òtù egwu bọọlụ ‘Atletico Madrid’ bọọlụ bụ Antoine Griezmann ekwuola na Messi, Ronaldo na Modric ewkesighị inweta mmeri na Ballon D’or… Read More »MESSI, RONALDO NA MODRIC EKWESIGHỊ INWETA BALLON D’OR NKE AFỌ A – GRIEZMANN
Dịka òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba France weputarala aha mmadụ ịrị atọ maka ịhọputa onye ọkacha ibe n’egwuregwu bọọlu nke ha kpọrọ ‘Ballon… Read More »KEDỤ ONYE I CHERE GA-ENWETA MMERI NA BALLON D’OR NKE AFỌ A?
Luka Modric bụ nwa mba Croatia nọrọ n’ụbọchị Mọnde na London nweta ihe nrite dịka ọkaibe n’egwu bọọlu n’ụwa niile. Nrite a bụ nke otu… Read More »LUKA MODRIC ENWETALA IHE NRITE NKE FIFA DIKA ỌKAIBE N’EGWU BỌỌLỤ
Onyeisi otu na-ahụ maka egwuregwu n’mba ụwa (FIFA) bụ Gianni Infantino ezigarala Amaju Pinnick ozi ekele maka mmeri o nwetara na ntuliaka emere n’ụbọchị Tọzdee maka… Read More » INFANTINO EZIGARALA PINNICK OZI EKELE MAKA MMERI O NWETARA