Skip to content

KEDỤ ONYE I CHERE GA-ENWETA MMERI NA BALLON D’OR NKE AFỌ A?

Dịka òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba France weputarala aha mmadụ ịrị atọ maka ịhọputa onye ọkacha ibe n’egwuregwu bọọlu nke ha kpọrọ ‘Ballon D’or’,  kedụ onye ị chere n’ime ndị a ga-enweta mmeri mgbe okwe ga-agba n’abalị atọ nke ọnwa ịrị na abụọ n’afọ a?

Sergio Aguero (ARG / Manchester City)
Alisson (BRA / Liverpool)
Gareth Bale (WAL / Real Madrid)​
Karim Benzema (FRA / Real Madrid)
Edinson Cavani (URU / PSG)
Thibaut Courtois (BEL / Chelsea)
Cristiano Ronaldo (POR / Juventus)
Kevin De Bruyne (BEL / Manchester City)
Roberto Firmino (BRA / Liverpool)
Diego Godin (URU / Atlético Madrid)
Antoine Griezmann (FRA / Atlético Madrid)
Eden Hazard (BEL / Chelsea)
Isco (SPA / Real Madrid)
Harry Kane (ENG / Tottenham)
N’Golo Kanté (FRA / Chelsea)
Hugo Lloris (FRA / Tottenham)
Mario Mandzukic (CRO / Juventus )
Sadio Mané (SEN / Liverpool)
Marcelo (BRA / Real Madrid)
Kylian Mbappé (FRA / PSG)
Lionel Messi (ARG / FC Barcelona)
Luka Modric (CRO / Real Madrid)
Neymar (BRA / PSG)
Jan Oblak (SLO / Atlético Madrid)
Paul Pogba (FRA / Manchester United)

Gwa anyị onye ị chere ga-enweta mmeri.