A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onye ji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Ademola Adeleke ekwuola na ya ga-enweta mmeri ya n’ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka.… Read More »A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onye ji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Ademola Adeleke ekwuola na ya ga-enweta mmeri ya n’ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka.… Read More »A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari bụkwa onye ka nọ na mba New York ezigarala ozi ekele ya nye APC nakwa onye gọvanọ ọhụrụ ahọpụtara bụ Isiaka… Read More »ONYEISIALA EZIGARALA APC NA OYETOLA OZI EKELE MAKA MMERI HA NWETARA NA NTULIAKA
Otu pati APC ekwuola na Ademola Adeleke agaghị enweta mmeri na mmegharị ntuliaka a ga-eme n’ụbọchi Tọzdee ọbụrụgodi na ya enweta nkwado nke Iyiola Omisore… Read More »IHE MERE ADELEKE AGAGHI EJI NWETA MMERI NA MMEGHARI NTULIAKA – APC
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari agwala onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris, ka ọhapu Sen. Ademola Adeleke tutu ruo mgbe e mechara ntuliaka elu… Read More »HAPỤ ADELEKE TUTU RUO MGBE EMECHARA NTỤLIAKA ELU N’OSUN – BUHARI GWARA IGP
Obi ga-abụ onye na-adọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun n’otu patị PDP bụ Sen. Ademola Adeleke sọ ọchị dịka ‘West African Examination Council (WAEC) kwuru… Read More »ADELEKE LERE ULE MAY/JUNE NKE AFỌ 1981 – WAEC