Akuko Egwuregwu
Sport News
Stephanie Frappart ga-egbu bọọlụ Chelsea na Liverpool
Stephanie Frappart bụ nwaanyị mbụ ga-egburu UEFA bọọlụ ụmụ nwoke. Ọ bụ ya ga-egbu bọọlụ Super Cup bụkwa nke ga-adị n’etiti Chelsea na Liverpool… Read More »Stephanie Frappart ga-egbu bọọlụ Chelsea na Liverpool
Lee ka Iko mba Afrịka nke afọ 2019 sị gaa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka iko mba Afrịka nke afọ 2019 si gaa. Ọ bụ na Egypt ka agbara ya.
Dịka Segegal na Algeria ga-akwarịta mgbọ
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa n’etiti Senegal na Algeria n’amamaka ikpeazụ nke iko mba Afrịka 2019.
Naịjirịa na Tunisia
Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Tunisia ga-ezute n’abalị a ịjị mata ndị ga-agba ndị nke atọ n’iko mba Afrịka nke afọ a. Kirie ihe… Read More »Naịjirịa na Tunisia
Mmeri Algeria meriri Super Eagles ala anyị
Algeria jị ọkpụ goolu abụọ asatara naanị otu were merie ndị Super Eagles ala anyị n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke AFCON 2019. Kedụ ihe butere… Read More »Mmeri Algeria meriri Super Eagles ala anyị
Naịjirịa na Algeria
Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Algeria ga-ezute n’ụbọchị Sọnde n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke Iko mba Afrịka 2019. Kirie ihe onyoonyo a ka ị… Read More »Naịjirịa na Algeria
Aubameyang nwere ike ichịsa ọwa n’ịgbara Gabon Bọọlụ
Nwaamadị mba Gabon na-agbara Arsenal bọọlụ bụ Pierre-Emerick Aubameyang ekwuola na ya nwere ike ịchịsa ọwa n’ihe banyere ịgbara obodo ya bụ Gabon bọọlụ. Gabon… Read More »Aubameyang nwere ike ichịsa ọwa n’ịgbara Gabon Bọọlụ
Ole Gunnar Solskjær bụzi onye nlekọta Manchester United n’uju
Òtù egwu bọọlụ Manchester United nọrọ taa họputa Ole Gunnar Solskjær dịka onye ndụ òtù egwu bọọlụ ahụ n’uju. Ha bịanyere aka n’akwụkwọ maka afọ… Read More »Ole Gunnar Solskjær bụzi onye nlekọta Manchester United n’uju
NIGERIA NWETA MMERI ICC AFRICA U-19 CRICKET CHAMPIONSHIP
Otu ndi otu egwuregwu di iche iche nke Naijiria na Senwes Park, Potchefstroom, South Africa choro Sierra Leone site na 137 iji nweta mmeri nke… Read More »NIGERIA NWETA MMERI ICC AFRICA U-19 CRICKET CHAMPIONSHIP