Skip to content

Ole Gunnar Solskjær bụzi onye nlekọta Manchester United n’uju

Òtù egwu bọọlụ Manchester United nọrọ taa họputa Ole Gunnar Solskjær dịka onye ndụ òtù egwu bọọlụ ahụ n’uju. Ha bịanyere aka n’akwụkwọ maka afọ atọ.

Manchester United mere nke a n’ihi na nwaamadị a emeela nke ọma kamgbe ha chụrụ Jose Mourinho ma họputa ya ka ọ na-elekọta òtù egwu bọọlụ ahụ.

Ole gbara mbọ ozugbo a họpụtara ya dịka onye nlekọta òtù egwu bọọlụ ahụ ma nweta mmeri ịrị na abụọ na EPL.

Nwoke a nwakwara ike ya site n’imeri PSG bụkwa nke mere ka Manchester United banye n’agba nke ọzo nke UCL.

Ole kwuru sị “Site n’ụbọchị mbụ m bịara n’òtù egwu bọọlụ a, e weere m egwu bọọlụ a bụ ọkaibe dịka ụlọ m”

 

TRANSLATION

Manchester United have confirmed Ole Gunnar Solskjær as the permanent manager on a three-year deal after a successful sting in interim charge.

Solskjær was brought in on the interim after Manchester United sacked Jose Mourinho in December.

He made an instant impact as a coach with a string of impressive result and went on a 12-match unbeaten run in the Premier League.

There was also that thrilling comeback against Paris Saint-Germain which sent them to the quarterfinals of the Champions League.

From the first day I arrived, I felt at home at this special club,” Solskjær said.