A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onye ji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Ademola Adeleke ekwuola na ya ga-enweta mmeri ya n’ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka.… Read More »A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onye ji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Ademola Adeleke ekwuola na ya ga-enweta mmeri ya n’ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka.… Read More »A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari bụkwa onye ka nọ na mba New York ezigarala ozi ekele ya nye APC nakwa onye gọvanọ ọhụrụ ahọpụtara bụ Isiaka… Read More »ONYEISIALA EZIGARALA APC NA OYETOLA OZI EKELE MAKA MMERI HA NWETARA NA NTULIAKA
Òtù na-ahụ maka ntuliaka elu n’ala anyị bụ ‘Independent Electoral Commission’ (INEC), ekwuola na Isiaka Oyetola bụkwa onye ji aha òtù pati APC dọọ ọkwa… Read More »OYETOLA ENWETALA MMERI NA NTULIAKA EMERE NA STEETI OSUN
N’ihi ntuliaka elụ a ga-eme na steeti Osun echi bụ Satọdee, otu ‘Nigeria Civil Society’ (NCS) agwala pati dị iche iche ka ha gbaara ọgbaghara… Read More »OSUN 2018: NSC AGWALA PATI DỊ ICHE ICHE KA HA HAPU IKWADO ỌGBAGHARA