#Mmemme: Ka Alibaba si kpaa ndị mmadụ ọchị n’afọ ọhụrụ a
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
Maazi Nnamdi Kanu, Sịnatọ Ben Murray-Bruce na Davido akatọla agha ahụ ndị Sọut Afrịka busoro ndị ala anyị bi n’obodo ha. Maazi Nnamdi Kanu, onye… Read More »Nnamdi Kanu, Murray-Bruce na Davido akatọla agha ebusoro ụmụ Naịjirịa
Òtù na-ahu maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ “Independent Electoral Commisssion” (INEC) nọrọ n’ụbọchị echi kwuo na òtù ndọrọndọrọ ọchịchị di iche iche ga-aga… Read More »ỊCHỤ NTA VOOTU GA-AGA N’IHU RUO N’ABALI TỌZDEE IZU ỤKA A – INEC
Otu onye eji ide akwụkwọ mara n’ala anyị bụ Ọkammụta Wole Soyinka ekwuola n’akụkọ ụgha nwere ike ibute agha nke ugboro atọ. Nwaamadị a kwuru… Read More »AKỤKỌ ỤGHA NWERE IKE IBUTE AGHA NKE UGBORO ATỌ – SOYINKA
Ọ bụrụ na I nweghị ọkụ eletrik, ọ bụghị nsogbụ ọchịchị etiti, nke a ka onye minita n’ahụ maka ọkụ eletri, ọrụ nakwa owuwu ụlọ… Read More »Ọ BỤGHI NSOGBỤ ỌCHICHI ETITI MA Ọ BỤRỤ NA NAIJIRIA ENWEGHI ỌKỤ – FASHOLA
Ụlọ ọba ego n’ala anyị bụ ‘Central Bank of Nigeria’ (CBN) enyela iwu ka ndị mmadụ kwusi ịnọ n’efesa ego ala anyị bụ naịra na… Read More »KWỤSI IFESA EGO NA MMEMME MAỌBỤ GAA MKPỌRỌ – CBN KWURU
Otu jikọrọ ndị ọrụ n’ala anyị bụ ‘Nigerian Labour Congress’ (NLC) ebidola nfanye aka n’ụkwụ taa. Nke a bụ iji mee ka ọchịchị etiti mejupụta… Read More »NLC EBIDOLA NFANYEAKA N’UKWU TÁÀ
OTU UGBOALA LUXURIOUS BUS GBARA OKU TAA NA ENUGU Otu luxurious bus gbara oku taa na Akpakpa Nike Enugu state, mana ososo ibu ndi mmadu… Read More »OTU UGBOALA LUXURIOUS BUS GBARA OKU TAA NA ENUGU
UMU NIGERIA NARI ANO NA OTU (401) ALATAGO SI LIBYA Umu Nigeria nari ano na otu (401) alatago si Libya. Ha lataru odu ugboelu Murtala… Read More »UMU NIGERIA NARI ANO NA OTU (401) ALATAGO SI LIBYA
Nwata akwukwo nke Ulo akwukwo Gloryland international College Surulere, bu Nwaada Ifunanya Ezike nwetara akara kasi mma na ule nke eji apu n’ulo akwukwo secondary bu (West African Secondary School Examination-WASSE)na asusu bekee, nke afo puku abuo na iri na isii(2016) n’ime Lagos,