Ị ga-alụlị nwanyị na-amaghị nrị esi?
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
E nwere nnọọ ọtụtụ akụkọ ndị na-afụ anwụrụ ọkụ na ndụ ndị amaama n’ala anyị site na ndị na-agụ egwu ruo na ndị na-eme ihe… Read More »Akụkọ banyere Peruzzi, DJ Cuppy, Otedola na Mr Eazi
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọtụtụ akụkọ banyere ndị amaama dị iche iche.
Charles Oputa, bụ onye ama nke ọma dịka Charly Boy etoola ndị òtù Indigenous People of Biafra (IPOB) bụkwa ndị wakporo ma kụọ Sịnatọ Ike Ekweremadu… Read More »Charly Boy etoola ndị IPOB maka ihe ha mere Ekweremadu
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga na ndụ ndị amama n’ala anyị.