E nwere nnọọ ọtụtụ akụkọ ndị na-afụ anwụrụ ọkụ na ndụ ndị amaama n’ala anyị site na ndị na-agụ egwu ruo na ndị na-eme ihe ejije.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si akpọtụ na ndụ ndị amaama.
[embedyt url=”http://www.youtube.com/watch?v=NsWa9G5khAM” caption=”CAPTION”]