Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi egbochi ya
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe bụ ọrịa ncha n’anya bụ Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi agwọ ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe bụ ọrịa ncha n’anya bụ Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi agwọ ya.
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf bara ọtụtụ ụrụ na ndụ mmadụ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghi ụrụ gbọlọngi bara n’ahụ mmadụ Lee ihe onyonyo a… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’asụsụ bekee nwere ọtụtụ ụrụ ọ bara n’ahụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ amaghị nke a. Ngwa kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA N’AHỤ MMADỤ
Mmeto gburugburu bụ ihe ọtụtụ mmadụ n’eme. E nwere ọtụtụ ihe mmetọ ebe obibi na gburugburu mmadụ na-ebute n’ahụike mmadu. Mmetọ ebe obibi na-ebute ọrịa… Read More »MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Ụfọdụ mmadụ na-emetọ ebe obibi ha n’ebe ọ dị ụkwụụ. Mmmadụ imetọ ebe obibi ya nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute na ndu na ahụike mmadụ.… Read More »#IheN’emeN’Obodo: KWỤSI IMETO EBE OBIBI NA GBURUGBURU GI
Mmetọ ebe obibi bụ mgbe mmadụ jị ụreghụrẹ na ine ndị ọzọ na-adịghị mma n’ahụ mmadụ metọọ ebe obibi ya. E nwere ọtụtụ ihe ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI ANYI
Mkpụrụobi bụ ihe chukwu kere tinye n’ahụ mmadụ ka ọ na-elekọta anụ ahụ niile. Mkpụrụobi bụ ebe ndụ mmadụ di. Ọ bụ ya bụ isi… Read More »KA E SI ELEZI MKPỤRỤOBI MMADỤ ANYA
Ọnya afọ maọbụ Ulcer n’asụsụ bekee bụ ọria na-enye ndị mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Ọnya afọ na-eme ka mmadụ hapu iri nrị ose… Read More »ỌNYA AFỌ (STOMACH ULCER)
Mgbaga ahụ maọbụ ‘Excercise’ n’olu ndị bekee bụ mmadụ ịnọ n’agbaga ahụ ya oge niile, iji mee ka ahụ dị onye ahụ ike. Mgbaga ahụ… Read More »MGBAGA AHỤ NA ỤRỤ Ọ BARA NA NDỤ MMADỤ