Skip to content

KA E SI ELEZI MKPỤRỤOBI MMADỤ ANYA

Mkpụrụobi bụ ihe chukwu kere tinye n’ahụ mmadụ ka ọ na-elekọta anụ ahụ niile. Mkpụrụobi bụ ebe ndụ mmadụ di. Ọ bụ ya bụ isi nke ndụ.

Onye ọ bụla mkpụrụobi ya na-anaghị arụ ọrụ nke ọma a na-anaghị ebi ogologo ndụ.

Mkpụrụobi mmadụ kwesịrị ka a na-elezi ya anya nke ọma. E nwere ụzọ dị iche iche esi elekọta mkpụrụobi mmadụ.

E nwekwara ụfọdụ ihe ndị mmadụ ga-eme iji gbanarị ọrịa obi.

Lee ihe onyonyo a ka ịmata ka e si elekọta mkpụrụobi.

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/EWdIhSKtbk #ỤtụtụỌmaNụ: KA E SI ELEKỌTA MKPỤRỤOBI MMADỤ

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 21, 2018