#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTA
Isa ncha bụ ihe ọjọọ nyere ahụ mmadụ. Ọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe ọjọọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTA
Isa ncha bụ ihe ọjọọ nyere ahụ mmadụ. Ọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe ọjọọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTA
Isa ncha nwrere nsogbu dị iche iche ọ na-ebute n’ahụ mmadu. Ọ na-eme ka ahụ mmadụ n’esi isi, ọ na-eme ka ahụ mmadụ nwee ụcha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU ISA NCHA NA-EBUTE
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ỌGHỌM DI N’ISA NCHA
Onyeisi òtù ‘Indigenous People of Biafra’ (IPOB), bụ maazị Nnamdị Kanu agwala ndị ọrụ nọ n’ala anyị ka ha sonye ndị IPOB site n’ihapụ isonye… Read More »ỤGWỌ ỌNWA OPEKATA MPE: NNAMDI KANU AGWALA NDI ỌRỤ KA HA HAPỤ ISONYE NA NTULIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Alụm di na nwunye n’etiti agbụrụ dị iche iche nwere ọtụtụ ụrụ na ọghọ m. Alu m di na nwunye onye bụ onye Igbo na… Read More »#IHE NA-EME N’OBODO: ALUM DI N’ETITI ONYE IGBO NA ONYE AGBỤRỤ ỌZO, Ọ BỤ ỤRỤ KA Ọ BỤ ỌGHỌ M?
Mmọnwụ bụ ịsị ahụrụ kwawa okpu na mmemme ọdịnala ọ bụla ọkachasị emume ịrị ji. Ndị Igbo mere emume ịrị ji n’ụbọchị gara aga bụkwa… Read More »#Mmemme: Mmọnwụ
Akpọpụla otu nwaanyị aha ya bụ Felicia Ejezie bụkwa onye a na-akpọ ‘Mama Biafra’ n’ụlọikpe maka ire akwụkwọ akụkọ ndị Biafra. Ọ bụ onyeisi ndị… Read More »AKPỌPỤLA OTU NWAANYị N’ỤLỌIKPE MAKA IRE AKWỤKWỌ AKỤKỌ NDị BIAFRA
Onye minista na-ahụ maka mgbasa ozi n’ala anyị bụ Lai Mohammed ekwuola n’enweghị mgbe ya kwụrụ na Naịjirịa ga-alụso mba Israel agha ma ọ bụrụ… Read More »E NWEGHị MGBE M KWURU NA NAịJIRịA GA-ALỤSO ISRAEL AGHA – LAI MOHAMMED
Onyeisi òtụ̀ ‘Indigenous People of Biafra’ (IPOB) bụ Nnamdi Kanu ekwuola na ndị Igbo agaghị esonye na ntuliaka a ga-eme n’ala anyị n’afọ 2019. Kanu… Read More »NDI IGBO AGAGHị ESONYE NA NTULIAKA AFỌ 2019 – NNAMDI KANU