#IheN’emeN’Obodo: Ụzọ bụ ịgba eji eme njem (Part 4)
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ kacha nwe nchekwa n’ihe banyere ime njem.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ kacha nwe nchekwa n’ihe banyere ime njem.
Ụzọ di iche iche di eji eme njem. Kedụ nke nwere nchekwa karịa n’ime ha? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ụzọ esi eme njem kacha nwee nchekwa ndu.
Ọtụtụ ụmụaka atufuola ndu ha n’otu ụlọelu dara na Itafaji, Lagos Island nke nọ na Legọs. Ụlọelu a bụ nke dara n’ụtụtụ taa. Ụlọelu a… Read More »ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS
Ndị Road Safety na VIO nwere ọrụ diịrị ha n’ime ka ahapu inwe ihe mgberede nke okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata… Read More »#IheN’EmeN’Obodo: IHE NDI ROAD SAFETY NA VIO KWESIRI IME
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Ụzọ ọjọọ so n’otu ihe na-ebutekarị ihe mgberede okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata nke bụ eziokwu banyere okporo ụzọ ọjọo.
Ihe mgberede nke opkoro ụzọ bu ihe na-eme kwa ụbọchi n’ala anyị gbaa gburugburu. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ihe ndị na-ebute ya.
Ndị òtù na-ahụ maka nyocha ihe mgberede nọrọ n’ụbọchị Mọnde kwuo na ahụla ozu nọ n’ime n’ebe ụgbọelu ahụ kwọ Emiliano Sala na onye ọkwọ… Read More »AHỤLA OZU N’ỤGBỌELU AHU SALA NỌ N’IME YA
UGBOALA ETIPIALA MMADU ABUO NA OGUN STATE Na ubochi tuesday , Ndi Traffic Compliance na Enforcement Corps (TRACE) sina mmadu abuo nwuru na mberede… Read More »UGBOALA ETIPIALA MMADU ABUO NA OGUN STATE