Skip to content

AHỤLA OZU N’ỤGBỌELU AHU SALA NỌ N’IME YA

Ndị òtù na-ahụ maka nyocha ihe mgberede nọrọ n’ụbọchị Mọnde kwuo na ahụla ozu nọ n’ime n’ebe ụgbọelu ahụ kwọ Emiliano Sala na onye ọkwọ ụgbọelu bụ David Ibbotson nọ. Ụgbọelu a bụ nke a na-achọ achọ kamgbe rurule izu ụka abụọ.

AAIB kwuru sị “Site n’ihe onyonyo a hụrụ n’ime mmịrị, ọ bụ otu onye ka a na-ahu.

“Òtù na-ahu maka nyocha a na-echezi ihe ọzọ ha ga-eme, bụkwa nke bụ ihu ezinụlọ onye ọkwọ ụgbọelu, onye akwọ na ndị uwe ojii”.

A hụrụ ebe ụgbọelu a kpọkara n’ụbọchị Sọnde site n’ịchọ ime mmịrị bụkwa nke a kwuru ụgwọ ya. Ihe nchọcha ha bidoro mgbe ha hụrụ oche abụo bụkwa nke ekwenyere na ọ bụ nke si n’ụgbọelu ahụ.

 

TRANSLATION

Air accident investigators on Monday said they had spotted a body in underwater images of the wreckage of the plane carrying footballer Emiliano Sala and pilot David Ibbotson that disappeared in the Channel two weeks ago.

“Tragically, in video footage from the ROV, one occupant is visible amidst the wreckage.

“The AAIB is now considering the next steps, in consultation with the families of the pilot and passenger, and the police.”

The wreckage was found on Sunday following a privately-funded underwater search which began after two seat cushions were discovered on the French coast that likely belonged to the aircraft.