Kedụ onye bụ onye na-eme ihe ejije?
E nwere ọtụtụ ndị na-eme ejije n’ala anyị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye bụ onye na-eme ihe ejije nakwa ihe ndị eji… Read More »Kedụ onye bụ onye na-eme ihe ejije?
E nwere ọtụtụ ndị na-eme ejije n’ala anyị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye bụ onye na-eme ihe ejije nakwa ihe ndị eji… Read More »Kedụ onye bụ onye na-eme ihe ejije?
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye ọ bụ ọrụ ya ilekọka ezinụlọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe Di na Nwunye ga-emere onwe ha iji mee ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma.
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.