Skip to content

Kedụ onye bụ onye na-eme ihe ejije?

E nwere ọtụtụ ndị na-eme ejije n’ala anyị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye bụ onye na-eme ihe ejije nakwa ihe ndị eji mara ha.