#IheN’emeN’Obodo: Ụmụakwụkwọ na Nchekwa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Òtù nzụzo bụ òtù jọgbụrụ onwe ya bụkwa nke ọtụtụ ndị n’abanye ọbụladị ụmụaka. Ọtutụ ihe n’ebute ha ji abanye òtù nzuzo. Ụmụaka n’abanye òtù… Read More »IHE MERE ỤMỤAKA JI ABANYE ÒTÙ NZỤZO