Lee ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka asụsụ Igbo
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Ndị òtù Indigenous People Of Biafra (IPOB), bụkwa nke maazị Nnamdi Kanu bụ onyeisi ha nọrọ n’ụbọchị Mọnde mee ngagharị iwe n’isi ọchịchị steeti ahụ… Read More »RUGA: IPOB emeela ngagharị iwe n’Ebonyi
Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n’ime ọhịa achịbata ehi n’ala Igbo. Ndị gọvanọ… Read More »Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
Òtù na-ahụ maka ntuliaka elu n’ala anyị bụ Independent National Electoral Commission (INEC) etoola steeti Enugwu maka ntuliaka gara nke ọma na steeti ahụ. INEC… Read More »Ntuliaka E mere na Steeti Enugwu bụ Ọkaibe, ka INEC kwuru
N’ụbọchị gara aga ka e mere mmemme ncheta ọmụmụ nwafọ Igbo ji eme lagoro mụọ bụ Dọkịnta Nnamdi Azikiwe. Kirie ihe onyonyo a ka Ị… Read More »#MMEMME: NCHETA ỌMỤMỤ NNAMDI AZIKIWE
Ụmụ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahdum gọmenti nwe nọ na steeti Legọs mere mmemme ụbọchị ọdinala ha n’ụbọchị gara aga. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#MMEMME: KA NDI UNILAG SI MEE MMEMME ỌDINALA HA
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Otu onye ndú Igbo ama ama bụ Ichie Dozie Ikedife anwụọla. Ọ nwụrụ na mgbede Tụzdee ka ọ gbara afọ ịrị asatọ na asatọ. Ichie… Read More »ICHIE DOZIE IKEDIFE ANWỤỌLA
Mmetọ ebe obibi bụ ihe jọgbụrụ onwe ya na njọ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị ka esi edowe ebe obibi na gburugburu ha ọcha. Kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBURUGBURU GI NA-IDI ỌCHA