Ịmetọ Ụmụaka
Imetọ ụmụaka bụ ihe na-ewu ewu taa n’etiti anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ ntaramahụhụ ekwesịrị inye onye ejidere n’ụdị omume a? Kirie ihe… Read More »Ịmetọ Ụmụaka
Imetọ ụmụaka bụ ihe na-ewu ewu taa n’etiti anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ ntaramahụhụ ekwesịrị inye onye ejidere n’ụdị omume a? Kirie ihe… Read More »Ịmetọ Ụmụaka
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ onye ụta na-adịrị ma ọ bụrụ na nwata emebie.
Kedụ onye ụta dịịrị ma nwata mebie? Nne ka ọ bụ nna? Kirie ihe onyonyo a ka ịmta.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ onye ụta na-adịrị ma nwatakịrị mebie.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ mkpa ọ dị inwe ezigbo nchekwa n’ụlọakwụkwọ ụmụaka.
Nchekwa bụ otu ihe di oke mkpa na ndu mmadu, ọkachasi na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụaka. Kedụ ka a ga-esi nweta nchekwa zụrụ oke na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Nchekwa na gburugburu Ụlọakwụkwọ ụmụaka
Mmekọrita nwoke na nwaanyị bụ ihe dịịrị ndị okenye ọkachasị ndị lụrụla dị na nwunye. Ọ bụghị maka ụmụaka. Mmekorịta nwoke na nwaanyị bụ ihe… Read More »MGBE KACHA MMA IKUZIRI ỤMỤAKA GBASARA MMEKỌRITA NWOKE NA NWAANYI