Skip to content

MGBE KACHA MMA IKUZIRI ỤMỤAKA GBASARA MMEKỌRITA NWOKE NA NWAANYI

Mmekọrita nwoke na nwaanyị bụ ihe dịịrị ndị okenye ọkachasị ndị lụrụla dị na nwunye. Ọ bụghị maka ụmụaka.

Mmekorịta nwoke na nwaanyị bụ ihe ndị okenye na-ezokarị n’ebe ụmụaka nọ. Nke a bụ iji mee ka ụmụaka ndị a hapụ imebi ngwa ngwa.

GUKWUO: ỌCHịCHị ETITI NA-EMEFỤ N3.5 MILLION N’ỌNWA NIILE IJI NYE EL-ZAKZAKY NRI – LAI MOHAMMED

E nwere oge kacha mma ikụzịrị ụmụaka maka mmekọrịta nwoke na nwaanyi.

Ọ bụ eziokwu na ụmụaka n’oge ụgbụ a na-achọ ịmata ihe gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị ọsọ ọso.

Ajụjụ wee bụrụ, kedụ mgbe kacha mma ịkụzịrị ụmụaka gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị?

Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, lee ihe onyonyo a.

 

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/uhGfszK5Z7 ##ỤtụtụỌmaNụ: MMEKỌRITA NWOKE NA NWAANYI N’EBE ỤMỤAKA

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 8, 2018