ỌCHịCHị ETITI NA-EMEFỤ N3.5 MILLION N’ỌNWA NIILE IJI NYE EL-ZAKZAKY NRI – LAI MOHAMMED

1
Alhaji-Lai-Mohammed11

Onye misita na-ahụ maka mgbasa ozi bụ Lai Mohammed ekwuola n’ọchịchị etiti na-emefụ nde naịra atọ na ụma iji nye onye ndụ́ otu okpụkperechị ‘Islamic Movement of Nigeria’ (IMN) bụ Shiekh Ibrahim El-Zakzaky nrị.

Lai kwụrụ nke a mgbe ha nwere ọgba n’oge na-etebeghị aka.

GUKWUO: PDP EMEPELA IHE ONYONYO TV MAKA NTULIAKA ELU NKE AFỌ 2019  

Ọ gakwara n’ihu kwuo na ha nwere etu ha si eso ndị òtù Shiites.

 

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here