ADAZI-NNUKWU EMEENA MMEMME IRI JI ỌHỤỤ
Ọ bụ nnọọ ụwa bịa kirie, dịka ụmụafọ, ndi enyi, ndị nwadiala, ikwu na ibe nakwa ndị agbataobi obodo Adazi-Nnukwu nuputara n’igwe ma sonye na mmemme iri ji ọhụụ nke ya bụ obodo, nke ahọ 2017.
Ọ bụ nnọọ ụwa bịa kirie, dịka ụmụafọ, ndi enyi, ndị nwadiala, ikwu na ibe nakwa ndị agbataobi obodo Adazi-Nnukwu nuputara n’igwe ma sonye na mmemme iri ji ọhụụ nke ya bụ obodo, nke ahọ 2017.
Onye ndu otu Biafran Reformation Movement (BRM) bu Mazi Ndubusi Igwekani nyere onye ndu otu Indigenous People of Biafra (IPOB) Nnamdi Kanu banyere nkata ona akpa ka okwusi nhoputa ndi ochichi n’obodo Anambra, nwere ike imeka mberede ochichi dakwasi obodo Anambra, nke ana akpo “state of emergency”.
Odi Nma Ichere Ma Mee Ihe Ejije Di Nma Ma Kwesi Ekwesi, Ka Shahid Kapoor Kwuru Onye amaara amara na ime ihe ejije nke mba… Read More »Odi Nma Ichere Ma Mee Ihe Ejije Di Nma Ma Kwesi Ekwesi, Ka Shahid Kapoor Kwuru