Igbo
IRI JI ỌHỤỤ ENUGU-UKWU AHỌ 2017
Obodo jupụtara nnọọ gbịm n’ọnụ dịka a nọrọ n’izu ụka gara aga wee mee mmemme iri ji ọhụụ nke obodo Enugwu-Ukwu, dị n’okpuru ọchịchị Njikọka… Read More »IRI JI ỌHỤỤ ENUGU-UKWU AHỌ 2017
NDỊ OTU ‘ROTARY CLUB’ ENYENA ỤLỌ ỌBA AKWỤKWỌ ANAMBRA ONYINYE AKWỤKWỌ ỌGỤGỤ
Otu a kpọrọ “Rotary Club International”, mpaghara nke 9142, nọrọ n’ụbọchị Tọọzdee wee bute ma nye ụlọ ọba akwụkwọ steeti Anambra onyinye akwụkwọ ọgụgụ dị iche iche. Nke ahụ bụ nnọọ otu n’ime mbọ ha na-agba iji wee kwalite omenala ịgụ akwụkwọ nyegara ezi ụmụafọ ala anyị.
URU OKUME (ORI) NA ARU
EZI NGOSI ANYI NA AKOWA MAKA URU OKUME NA ARU TRANS: OUR PRESENTER IS TALKING ON SHEA BUTTER AND ITS BENEFITS..WATCH AND SUBSCRIBE