#IheN’EmeN’Obodo: ỤZỌ ESI EGBOCHI IHE MGBEREDE OKPORO UZỌ
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Ụzọ ọjọọ so n’otu ihe na-ebutekarị ihe mgberede okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata nke bụ eziokwu banyere okporo ụzọ ọjọo.
Ihe mgberede nke opkoro ụzọ bu ihe na-eme kwa ụbọchi n’ala anyị gbaa gburugburu. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ihe ndị na-ebute ya.
Ji bụ ihe ndị Igbo na-akwanyere ugwu. Ọ bụ nke a mere na ha anaghị eji mmemme iri ji ọhụrụ eti egwuregwu. Ndị Igbo nọ… Read More »#Mmemme: MMEMME IRI JI NKE NDI IGBO BI NA LEGỌS
N’ụbọchị gara aga ka e mere mmemme ncheta ọmụmụ nwafọ Igbo ji eme lagoro mụọ bụ Dọkịnta Nnamdi Azikiwe. Kirie ihe onyonyo a ka Ị… Read More »#MMEMME: NCHETA ỌMỤMỤ NNAMDI AZIKIWE
Ụmụ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahdum gọmenti nwe nọ na steeti Legọs mere mmemme ụbọchị ọdinala ha n’ụbọchị gara aga. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#MMEMME: KA NDI UNILAG SI MEE MMEMME ỌDINALA HA
Kirie ka o si aga na Seria A, EPL, Laliga nakwa ndị ọzọ.
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf bara ọtụtụ ụrụ na ndụ mmadụ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghi ụrụ gbọlọngi bara n’ahụ mmadụ Lee ihe onyonyo a… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA
Otu onye ndú Igbo ama ama bụ Ichie Dozie Ikedife anwụọla. Ọ nwụrụ na mgbede Tụzdee ka ọ gbara afọ ịrị asatọ na asatọ. Ichie… Read More »ICHIE DOZIE IKEDIFE ANWỤỌLA
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’asụsụ bekee nwere ọtụtụ ụrụ ọ bara n’ahụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ amaghị nke a. Ngwa kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA N’AHỤ MMADỤ