Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi… Read More »Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi… Read More »Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe bụ ọrịa ncha n’anya bụ Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi agwọ ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf bara ọtụtụ ụrụ na ndụ mmadụ. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghi ụrụ gbọlọngi bara n’ahụ mmadụ Lee ihe onyonyo a… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA
Gbọlọngi ma ọ bụ water leaf n’asụsụ bekee nwere ọtụtụ ụrụ ọ bara n’ahụ mmadụ. Mana ụfọdụ ndị mmadụ amaghị nke a. Ngwa kirie ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: GBỌLỌNGI NA ỤRỤ Ọ BARA N’AHỤ MMADỤ
Mmeto gburugburu bụ ihe ọtụtụ mmadụ n’eme. E nwere ọtụtụ ihe mmetọ ebe obibi na gburugburu mmadụ na-ebute n’ahụike mmadu. Mmetọ ebe obibi na-ebute ọrịa… Read More »MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Mmetọ gburugburu ebe obibi bụ ihe na-enye ndụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ọ na-ebute na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Gịnị bụ mmadụ ias ncha? Kedụ ọghọm isa ncha na-ebute n’ahu mmadụ? Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, kirie ihe onyonyo a.
Isa bụ ihe ọjọọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu. Ọ na-ebute ọnya dị iche iche n’ahụ mmadụ. Kirie ihe onyonyo ka ịmata ọghọm ndị isa ncha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA N’ỌGHỌM DI NA YA (AGBA NKE ABỤỌ)
Ihe rụrụ mmadụ ise nọrọ n’ụbọchị taa tufuo ndụ ha n’ụgbọelu nke kpọkara na mba Zimbabwe. Ihe mgberede a mere n’ụgwụ Majereje bụkwa nke dị… Read More »IHE RỤRỤ MMADỤ ISE ANWỤỌLA N’ỤGBỌELU KPỌKARA NA ZIMBABWE