Ị ga-alụlị nwanyị na-amaghị nrị esi?
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
E nwere nnọọ ọtụtụ akụkọ ndị na-afụ anwụrụ ọkụ na ndụ ndị amaama n’ala anyị site na ndị na-agụ egwu ruo na ndị na-eme ihe… Read More »Akụkọ banyere Peruzzi, DJ Cuppy, Otedola na Mr Eazi
E nwere ọtụtụ akụkọ ndị na-agagasị na ndụ ndị amaama n’ala anyị ọkachasị n’ebe Peruzzi, Blaqbones, Speeed Darlington na ndị ọzọ. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »Akụkọ banyere Peruzzi, Blaqbonez na Speed Darlington
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga n’ebe ọtụtụ ndị amaama n’ala anyị nakwa na mba ofesi nọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọtụtụ akụkọ banyere ndị amaama dị iche iche.
Chigozie Atuanya bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije ndị ama nke ọma n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo… Read More »Ihe banyere nwaafọ Igbo bụ Chigozie Atuanya
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ajụjụ ọnụ nke Isimbido TV gbara nwaafọ Igbo na-agụ egwu bụ Crayon.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga na ndụ ndị amama n’ala anyị.