Lee ka Iko mba Afrịka nke afọ 2019 sị gaa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka iko mba Afrịka nke afọ 2019 si gaa. Ọ bụ na Egypt ka agbara ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka iko mba Afrịka nke afọ 2019 si gaa. Ọ bụ na Egypt ka agbara ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa n’etiti Senegal na Algeria n’amamaka ikpeazụ nke iko mba Afrịka 2019.
Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Tunisia ga-ezute n’abalị a ịjị mata ndị ga-agba ndị nke atọ n’iko mba Afrịka nke afọ a. Kirie ihe… Read More »Naịjirịa na Tunisia
Algeria jị ọkpụ goolu abụọ asatara naanị otu were merie ndị Super Eagles ala anyị n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke AFCON 2019. Kedụ ihe butere… Read More »Mmeri Algeria meriri Super Eagles ala anyị
Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Algeria ga-ezute n’ụbọchị Sọnde n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke Iko mba Afrịka 2019. Kirie ihe onyoonyo a ka ị… Read More »Naịjirịa na Algeria
Nwaamadị mba Gabon na-agbara Arsenal bọọlụ bụ Pierre-Emerick Aubameyang ekwuola na ya nwere ike ịchịsa ọwa n’ihe banyere ịgbara obodo ya bụ Gabon bọọlụ. Gabon… Read More »Aubameyang nwere ike ichịsa ọwa n’ịgbara Gabon Bọọlụ
Onyeisi òtù egwuregwu bọọlụ mba South Africa bụ Danny Jordaan ekwuola n’òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba Afrika bụ ‘Confederation of African Football’ (CAF)… Read More »CAF EKWUOLA EBE A GA-AMA AKA IKO MBA AFRIKA NKE AFỌ 2019