Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ
Gịnị mere ụfọdụ ndị na-eme ejije ọkachasị ndị nke nwaanyị ji agba ọtọ? Kedụ ka a ga-esi belata ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ
Gịnị mere ụfọdụ ndị na-eme ejije ọkachasị ndị nke nwaanyị ji agba ọtọ? Kedụ ka a ga-esi belata ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Ịgba ọtọ n’ebe ndị na-eme ejije na ndị amaama nọ
Imetọ ụmụaka bụ ihe na-ewu ewu taa n’etiti anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ ntaramahụhụ ekwesịrị inye onye ejidere n’ụdị omume a? Kirie ihe… Read More »Ịmetọ Ụmụaka
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe bụ ọrịa ncha n’anya bụ Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi agwọ ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere nwaanyị a bụ onye ‘Rastafari’.
E nwere ọtụtụ ndị na-eme ejije n’ala anyị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye bụ onye na-eme ihe ejije nakwa ihe ndị eji… Read More »Kedụ onye bụ onye na-eme ihe ejije?
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata onye ọ bụ ọrụ ya ilekọka ezinụlọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe Di na Nwunye ga-emere onwe ha iji mee ka alụmdi na nwunye ha gaa nke ọma.
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ọ dị mma Di na nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego? Kedụ uru na ọghọm dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.… Read More »Di na Nwunye inwekọ ego ọnụ n’ọba ego