AGHA AGHA NA-AGBAGHASI EBUBO NA US, CHINA
Agha agha nke onye isi ala onye isi U.S. Donald gbaghaara megide China emeela ka ọ banye n’ahịa ahịa nke mba abụọ ahụ. Ọnụ ọgụgụ… Read More »AGHA AGHA NA-AGBAGHASI EBUBO NA US, CHINA
Politics
Agha agha nke onye isi ala onye isi U.S. Donald gbaghaara megide China emeela ka ọ banye n’ahịa ahịa nke mba abụọ ahụ. Ọnụ ọgụgụ… Read More »AGHA AGHA NA-AGBAGHASI EBUBO NA US, CHINA
Ọ bụ nnọọ ụwa bịa kirie, dịka ụmụafọ, ndi enyi, ndị nwadiala, ikwu na ibe nakwa ndị agbataobi obodo Adazi-Nnukwu nuputara n’igwe ma sonye na mmemme iri ji ọhụụ nke ya bụ obodo, nke ahọ 2017.
Osote onye isi ala bụ Yemi Osinbajo, ekuola n’Ọ ka mma ịkwado ọrụ ubi n’ime obodo karịa ịtụbata ngwa ahịa nke agaghị enye aka na mgbanwe ego.
Onye ndu otu Biafran Reformation Movement (BRM) bu Mazi Ndubusi Igwekani nyere onye ndu otu Indigenous People of Biafra (IPOB) Nnamdi Kanu banyere nkata ona akpa ka okwusi nhoputa ndi ochichi n’obodo Anambra, nwere ike imeka mberede ochichi dakwasi obodo Anambra, nke ana akpo “state of emergency”.