Skip to content

OSUN 2018: INEC GA-EMEGHARI NTULIAKA N’ỤBỌCHI TỌZDEE

Dịka e kwuru na ntuliaka emere na steeti Osun ezuchaghị oke, otu na-ahụ maka ntuliaka n’ala anyị bụ ‘Independent National Electoral Commission’ (INEC), ekwuola na a ga-enwe mmeghrị ntuliaka n’ụbọchị Tọzdee bụ abalị ịrị abụọ na asaa nke ọnwa a anyị nọ n’ime ya.

GUKWUO: NWUNYE RAS KIMONO, EFE ANWỤỌLA

O bụ onye ‘INEC Commission and Chairman, Information and Voter Education Committee’ bụ Prince Solomon Soyebi kwuru nke a n’ụbọchị Sọnde.

Soyebi gakwara n’ihu kwuo na ọ bụ naanị n’ebe asaa na steeti ahụ ka a ga-enwe mmegharị ntuliaka.