NWUNYE RAS KIMONO, EFE ANWỤỌLA

1
ras-kimono-and-wife-Efe

Nwunye Ras Kimono bụ Efe Okedi anwụọla. Ọ nwụrụ n’ụbọchi Sọnde izụụka a.

GUKWUO: NDI ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU ETITI EYIGHARIALA MMEPE HA RUO OCTOBER 9

Akụkọ anyị nwetara kwuru na Efe nwụrụ n’ụtụtụ Sonde n’ụlọ ya dị na Magodo nke dị na steeti Lagos. Amatabeghị ihe kpatara ọnwụ ya.

Di ya bụ Ras Kimono nwụrụ n’ọnwa atọ gara aga.

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here