Skip to content

ONYEISIALA MBA ETHIOPIA AGBAALA ARỤKWAGHị M N’ỌRỤ

Onyeisiala mba Ethiopia bụ Mulatu Teshome nọrọ n’ụbọchị taa gbaa arụkwaghị m n’ọrụ dịka aka na-achị obodo ahụ.

Teshome weere ọchịchị dịka onyeisiala obodo ahụ n’ọnwa Ọkụtoba n’afọ 2013. Ọ nọrọ n’ụbọchị taa degara ndị omeiwu mba ahụ akwụkwọ banyere nke a.

GUKWUO: ỌCHỊCHỊ ETITI CHỌRỌ ịKWỤSI ỤMỤ NWAANYỊ IMỤ ỌTỤTỤ ỤMỤ

Ndị omeiwu a ga-eleba anya n’akwụkwọ a Teshome dere ma họpụtakwa onyeisiala ọhụrụ.

Teshome gbara afọ ịrị ịsịị na atọ.