Mmekọrita nwoke na nwaanyị bụ ihe dịịrị ndị okenye ọkachasị ndị lụrụla dị na nwunye. Ọ bụghị maka ụmụaka.
Mmekorịta nwoke na nwaanyị bụ ihe ndị okenye na-ezokarị n’ebe ụmụaka nọ. Nke a bụ iji mee ka ụmụaka ndị a hapụ imebi ngwa ngwa.
GUKWUO: ỌCHịCHị ETITI NA-EMEFỤ N3.5 MILLION N’ỌNWA NIILE IJI NYE EL-ZAKZAKY NRI – LAI MOHAMMED
E nwere oge kacha mma ikụzịrị ụmụaka maka mmekọrịta nwoke na nwaanyi.
Ọ bụ eziokwu na ụmụaka n’oge ụgbụ a na-achọ ịmata ihe gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị ọsọ ọso.
Ajụjụ wee bụrụ, kedụ mgbe kacha mma ịkụzịrị ụmụaka gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị?
Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, lee ihe onyonyo a.
I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/uhGfszK5Z7 ##ỤtụtụỌmaNụ: MMEKỌRITA NWOKE NA NWAANYI N’EBE ỤMỤAKA
— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 8, 2018