#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
APC ka ọ dị ụgbụ a nwere ọtụtụ nsogbu na-aga n’ime ya. Ọtụtụ ndị nọ n’APC ebiliela megide onyeisioche ha bụ Adams Oshiomhole. Gịnị bụtere… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU NỌ N’IME APC
Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọ m dị na ya. Ọ na-emebi ahụ mmadụ. O na-eme ka ahụ mmadụ n’esi isi. E nwere ọtụtụ ọghọm… Read More »#IheN’emeN’Obodo: MMADỤ ISA NCHA
Isa ncha bụ ihe ọtụtụ mmadị na-eme. Ufọdụ n’ime ndị na-asa ncha amaghị ọghọm dị na ya. I jị mata ọghọm isa ncha na-ebute na-ahụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA ỌGHỌM DI NA YA (AGBA NKE ABỤỌ)
E nwere ọtụtụ ọghọm dị ma ọ bụrụ na mmadụ a na-asa ncha. Ọghọm ndị a na-emetuta ahụ mmadụ n’ebe ọ dị ụkwụụ. Lee ihe… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ỌGHỌM DI N’ISA NCHA (AGBA NKE ABỤỌ)
Ọtụtụ alumdi na nwunye nwere nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụụ ka ọ dị n’ala anyị taa, ọ bụladị n’ụwa niile. Kedụ ihe na-ebute nwoke maọbụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE
Isa ncha bụ ihe ọjọọ nyere ahụ mmadụ. Ọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe ọjọọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTA
Isa ncha nwrere nsogbu dị iche iche ọ na-ebute n’ahụ mmadu. Ọ na-eme ka ahụ mmadụ n’esi isi, ọ na-eme ka ahụ mmadụ nwee ụcha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU ISA NCHA NA-EBUTE
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ỌGHỌM DI N’ISA NCHA
Alụm di na nwunye n’etiti agbụrụ dị iche iche nwere ọtụtụ ụrụ na ọghọ m. Alu m di na nwunye onye bụ onye Igbo na… Read More »#IHE NA-EME N’OBODO: ALUM DI N’ETITI ONYE IGBO NA ONYE AGBỤRỤ ỌZO, Ọ BỤ ỤRỤ KA Ọ BỤ ỌGHỌ M?