#Mmemme: Owuwe ihe ụbi ndị Igbo n’Ọjọta, Legọs (Agba nke abụọ)
Kiriekwa agba nke abụọ n’ihe banyere mmemme owuwe ihe ụbi nke ndị Igbo nọ na Sacred Heart Catholic Church, Ọjọta, Ogudu Legọs.
Kiriekwa agba nke abụọ n’ihe banyere mmemme owuwe ihe ụbi nke ndị Igbo nọ na Sacred Heart Catholic Church, Ọjọta, Ogudu Legọs.
N’ụbọchị gara aga ka ụmụafọ Igbo ndị na-aga na Sacred Heart Catholic Church nke dị n’Ọjọta Ogudu, mere mmemme owuwe ihe ụbị ha. Kirie ihe… Read More »#Mmemme: Mmemme ụmụafọ Igbo nke Sacred Heart Catholic Church
Kirie ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee ụbọchị ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ ya. Ọdịnaala amaka!
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka nwa a si gụọ ma gbakwa egwu na Culturati nke afọ a.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọghọ na nsogbu nke Yahoo butere ala anyị.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe banyere ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eme Yahoo.