Skip to content

VICE CHANCELLOR NKE UNIZIK TINYE IWU NA YOUTUBE MAKA NDI ORU

VICE CHANCELLOR NKE UNIZIK TINYE IWU NA YOUTUBE MAKA NDI ORU

Vice-chancellor nke Mahadum Nnamdi Azikiwe, Joseph Ahaneku a kana ebubo na 40% ndi na aru oru na Mahadum a na eji nnukwu oge ha na ekiri akpali mmekoahu na youtube kama ime oru ha na akwu ha ime.

GU KWO: OBI OLA EDO MERCY JOHNSON

Dika punch si we kwo, vice chancellor mahadum a sina ndi oru ekusigo na ha choro computer nke ya eme ka oru ha di mfe mana ya nwa bu VC choputara na ha na eji ohere a na ekiliri akpali mmekoahu(pornography). okwuru na nka bu ihe mere mahadum a si we wepu youtube na resource center ha.

“This is one reason we shut down YouTube from the university’s resource center. People should be made to be conscientious as well as do what they have been assigned to do and eschew indolence. There have been a lot of abuses on facilities that, ordinarily, should aid staff in their jobs and as a result plan is are underway to remove the televisions in central offices. Spending government time without doing what one is paid for is an act of corruption.”  Dika osi kwo

 

UNIZIK-vice chancellor-pornographic movie-mahadum-youtube-computers-isimbidotv