Ịṅụ mmịrị bara ọtụtụ uru na ndụ mmadụ. Uru ndịa gunyere ndị:
Mmịrị na-enye ike
Ọ na-asacha ahụ mmadụ
Mmịrị na-eme ka mmadụ gbaara ịbu oke ịbu ọsọ
GUKWUO: LASU GA-ACHỤ NDỊ NKỤZI MMADỤ ISII N’ỌRỤ
Mmịrị na-enyere akụrụ mmadụ aka
Ọ na-asachapụ ihe ọjọọ nịịle di n’ahụ mmadụ
Mmịrị na-edozi anụ ahụ mmadụ
Ọ na-enyere nrị mmadụ rịrị aka gbazaa nke ọma
Mmịrịna-enye aka ịchụ ọrịa ọsọ na-ahụ mmadụ
Mmịrị na-enyere uburu mmadụ irụ ọrụ nke ọma
Ọ na-enye aka ime ka asụ mmịrị diri mmadụ n’ọnụ
Mmịrị na-enye aka ime ika ịkụkụ gaa nke ọma n’ahụ mmadụ
Ya mere, ṅụọ mmịrị dị ọcha taa iji nyere ndụ gi nakwa ahụ gi aka.