Skip to content

URU IṄỤ MMỊRỊ BARA NA NDỤ MMADỤ

Ịṅụ mmịrị bara ọtụtụ uru na ndụ mmadụ. Uru ndịa gunyere ndị:

Mmịrị na-enye ike

Ọ na-asacha ahụ mmadụ

Mmịrị na-eme ka mmadụ gbaara ịbu oke ịbu ọsọ

GUKWUO: LASU GA-ACHỤ NDỊ NKỤZI MMADỤ ISII N’ỌRỤ

Mmịrị na-enyere akụrụ mmadụ aka

Ọ na-asachapụ ihe ọjọọ nịịle di n’ahụ mmadụ

Mmịrị na-edozi anụ ahụ mmadụ

Ọ na-enyere nrị mmadụ rịrị aka gbazaa nke ọma

Mmịrịna-enye aka ịchụ ọrịa ọsọ na-ahụ mmadụ

Mmịrị na-enyere uburu mmadụ irụ ọrụ nke ọma

Ọ na-enye aka ime ka asụ mmịrị diri mmadụ n’ọnụ

Mmịrị na-enye aka ime ika ịkụkụ gaa nke ọma n’ahụ mmadụ

Ya mere, ṅụọ mmịrị dị ọcha taa iji nyere ndụ gi nakwa ahụ gi aka.