Skip to content

GRAPHIC: UMU ULOAKWUKWO SEKONDIRI ABUO NWURU EBE HA JERE IGWU MMIRI

GRAPHIC: UMU ULOAKWUKWO SEKONDIRI ABU NWURU EBE HA JERE IGWU MMIRI

Umu uloakwukwo Alex sekondiri abuo no na Idua na Eket LGA na Akwa Ibom nwuru na ebe ha jere ikwa mmiri nke ndi oyibo na kpo drown. Aha umuaka bu Aneikan Harry (left in blue) na Uche Okoli (right in red) zoro puo na uloakwukwo na ubochi asaa thursday December na umuaka uloakwukwo isii ozo ije igba football.

Mgbe ha mecha igba football, umu uloakwukwo a ebido ilagachi azu mgbe umuaka abuo nke nwuru ni sina ha choro ije igwu mmiri. Owen Oscar, otu nime nwa uloakwukwo soro ha puta bu Owen Oscar sina o gwara ha na ha ejena igwu mmiri mana ha juru jekwa igwu ya bu mmiri

GU KWO: ORIA CHOLERA ATIWAPUGO NA ANAMBRA STATE

Mgbe nsogbu bidoro bu mgbe ha bido ichowa Okoli na Harry ha fuho ha. Ha nwe kpo ndi uwe oji nke ndi marine ha nwe bido ichota umuazi a ha fuho ha. Oruru ubochi abuo nke bu nyaahu, Saturday Decenber 9th tupu afu umuazi a

Onu na-ekwuchitere (spokesperson) ndi uwe oji nke Akwa Ibom, DSP Bala Elkana, sina edebe go ozu umuazi a na ulo ozu nke ala ahu.

FOTO GRAPHIC N’OKPURU:

 

two students-drown-akwaibom-isimbidotv