Skip to content

UMU AKWUKWO NORO NA ALA EDE EXAM HA NA AKWA IBOM

UMU AKWUKWO NORO NA ALA EDE EXAM HA NA AKWA IBOM

Onye oji mgbasa ozi facebook bu Friday Walter kekorita foto no na okpuru gbasara umu akwukwo na araru na ala ma nodu na ala na ede exam nke njedebe. Guo ya ka osi we de;

“Sad! those are suppose leaders of tomorrow.
I was in a primary school today located in one of Nigeria Richest state’s Capital Uyo. And this is what I saw Pupils sitting and some lying on the floor to take their exams.
Question: it’s this the quality of free education?”

GU KWO: UGBOALA ETIPIALA MMADU ABUO NA OGUN STATE

exam-no chairs-akwaibom-isimbidotv