Skip to content

ỤLỌIKPE ANAALA FAYOSE N’AKAEBE N’ỌNỤ EGO DI NDE NAịRA ịRị ISE

Ụlọikpe ụ̀kwụ̄ nọ na steeti Legọs anaala aka chibụrụ steeti Ekiti bụ Ayodele Fayose n’akaebe. Ego e jirị naa ya n’akaebe bụ nde naịra ịrị ise (N50 million).

Ụlọikpe ahụ nakwaara Fayose akwụkwọ ọ na-eji eme njem na mba ofesi.

GUKWUO: SHONEKAN KA DI NDỤ, AHỤ SIKWARA YA IKE – OGUN STEETI

A ga-echeta na ndị EFCC kpọpụrụ Fayose ụlọikpe maka mpụ nakwa ịgbarị ego n’ụzọ n’ezighị ezi.