#IheN’emeN’Obodo: Uru dị na Di na Nwunye ịrụ n’otu Ụlọrụ
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ọtụtụ uru di na dị na nwunye ịrụ n’otu ụlọrụ ma ọ bụ ịzụ otu ahịa. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ụfọdụ mgabgwoju anya n’adaputa n’alumdi na nwunye ndị nọterela aka.
Kedụ ihe n’ebute nsogbu n’alumdi na nwunye nọterela aka? Kedụ ihe n’ebute nsogbu ndị a? Ọ bụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị n’ebute ya?
Igba n’ezi bụ otu ihe na-ebute nkewa n’etiti dị na nwunye ụfọdụ. E nwere ọtụtụ ihe ndị na-ebute ya. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IHE NDI NA-EBUTE IGBA N’EZI N’ALUMDI NA NWUNYE
Igba n’ezi bụ ihe n’ewu ewu n’alumdi na nwunye taa. Ọ bụzị ihe ndị eji ama aka. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe na-akpata… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE
A bịa n’ụwa niile, ụfọdụ ụmụ nwoke na-alu karịa otu nwaanyị. Ọ bụladị n’ala Igbo, ọtụtụ ụmụ nwoke na-alụ karịa otu nwaanyị. Ha na-alụ karịa… Read More »ỌGHỌM DI NA NWOKE ILU ỌTỤTỤ NWAANYI
Ọtụtụ alumdi na nwunye nwere nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụụ ka ọ dị n’ala anyị taa, ọ bụladị n’ụwa niile. Kedụ ihe na-ebute nwoke maọbụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: IGBA N’EZI N’ETITI DI NA NWUNYE
Alụm di na nwunye n’etiti agbụrụ dị iche iche nwere ọtụtụ ụrụ na ọghọ m. Alu m di na nwunye onye bụ onye Igbo na… Read More »#IHE NA-EME N’OBODO: ALUM DI N’ETITI ONYE IGBO NA ONYE AGBỤRỤ ỌZO, Ọ BỤ ỤRỤ KA Ọ BỤ ỌGHỌ M?