Mmemme Iri ji ndị Igbo na Mile 2, Legọs
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme iri ji ọhụrụ nke ndị Igbo nọ na Mile 2, Legọs si gaa.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme iri ji ọhụrụ nke ndị Igbo nọ na Mile 2, Legọs si gaa.
Kirie ihe onyonyo ka ị hụ ka ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahadum Unilag si mee mmemme ọdịnaala ha. Nke a bụ agba nke abụọ… Read More »Ka ụmụafọ Igbo nọ na Unilag si mee mmemme Ọdịnaala ha (Agba nke abụọ)
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka mmemme ọdịnaala nke ụmụafọ Igbo na-agụ akwụkwọ na UNILAG si gaa.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka nwa a si gụọ ma gbakwa egwu na Culturati nke afọ a.
Ji bụ ihe ndị Igbo na-akwanyere ugwu. Ọ bụ nke a mere na ha anaghị eji mmemme iri ji ọhụrụ eti egwuregwu. Ndị Igbo nọ… Read More »#Mmemme: MMEMME IRI JI NKE NDI IGBO BI NA LEGỌS
Ụmụ Igbo na-agụ akwụkwọ na mahdum gọmenti nwe nọ na steeti Legọs mere mmemme ụbọchị ọdinala ha n’ụbọchị gara aga. Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#MMEMME: KA NDI UNILAG SI MEE MMEMME ỌDINALA HA
Ọtụtụ nị ndụ nọ n’ala Igbo ebiliela megide ihe gbasara osu dịka ha kwụrụla na a ga-emebi ihe niile gbasara osu n’ala Igbo n’abalị ịrị… Read More »A GA-EMEBI IHE GBASARA OSU N’ALA IGBO NA DECEMBER 28
Ooni nke Ife bụ Oba Adeyeye Enitan Ogunwusi ekwuola na ya alụọla nwunye ọhụrụ dịka alụmdị na nwunye ya na Olori Wuraola bịara n’isi njedebe.… Read More »OONI NKE IFE ALỤỌLA NWUNYE ỌHỤRỤ
A bịa n’ala Igbo taa, e nwere ọtụtụ omenala nke ndị nna nna anyị ha hapuru anyị. N’ọtụtụ ebe n’ala Igbo, e nwere ụfọdụ omenala… Read More »KEDỤ OTU OMENALA Ị GA-ACHỌ KA EMELAA N’ALA IGBO?