Mmetọ ọgwụ n’ala anyị
Mmetọ ọgwụ bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị ka ọ dị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị na-ebute ya na ka… Read More »Mmetọ ọgwụ n’ala anyị
Mmetọ ọgwụ bụ ihe na-ewu ewu n’ala anyị ka ọ dị taa. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị na-ebute ya na ka… Read More »Mmetọ ọgwụ n’ala anyị
Lee ka Theresa Onuorah (Egedege 1 of Afrịka) si meta ndị mma na mmemme nke ndị Anambra mere.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
Kirie ihe onyonyo a ka i hụ ka Theresa Onuorah si tie egwu na mmemme ọdịnala nke ndị steeti Anambra mere na Legọs.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe banyere otu onye ime mmadụ abụọ enyi otu oge na ọghọm ndị dị na ya.
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ọtụtụ ihe ndị na-akwadọ ịga NYSC kwesiri ịmata. Nke a ga-eme ka ihe banyere ife ala nna anyị gaa nke ọma. Kirie ihe… Read More »Ihe ndị na-akwado ịga NYSC kwesiri ịmata
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ACAPELLA MY MIC AND I sị gaa. O jupụtara n’ihe obi ụtọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe anọ bara uru nwaanyị kwesiri imere enyi ya nwoke maọbụ di ya n’isi ụtụtụ.