#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA-ANỤ AHỤ GI (AGBA NKE ABỤỌ)
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe isa ncha na-ebute n’anụ ahụ gị. I ga-amụta ọtụtụ ihe na ya.
Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe isa ncha na-ebute n’anụ ahụ gị. I ga-amụta ọtụtụ ihe na ya.
Gịnị bụ mmadụ ias ncha? Kedụ ọghọm isa ncha na-ebute n’ahu mmadụ? Maka ajụjụ a na ndị ọzọ, kirie ihe onyonyo a.
Isa bụ ihe ọjọọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu. Ọ na-ebute ọnya dị iche iche n’ahụ mmadụ. Kirie ihe onyonyo ka ịmata ọghọm ndị isa ncha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA N’ỌGHỌM DI NA YA (AGBA NKE ABỤỌ)
Isa ncha bụ ihe ọtụtụ mmadị na-eme. Ufọdụ n’ime ndị na-asa ncha amaghị ọghọm dị na ya. I jị mata ọghọm isa ncha na-ebute na-ahụ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA ỌGHỌM DI NA YA (AGBA NKE ABỤỌ)
Isa ncha bụ ihe ọjọọ nyere ahụ mmadụ. Ọ na-enye ahụ mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe ọjọọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTA
Isa ncha nwrere nsogbu dị iche iche ọ na-ebute n’ahụ mmadu. Ọ na-eme ka ahụ mmadụ n’esi isi, ọ na-eme ka ahụ mmadụ nwee ụcha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU ISA NCHA NA-EBUTE
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »#IheN’emeN’Obodo: ỌGHỌM DI N’ISA NCHA