Ị ga-alụlị nwanyị na-amaghị nrị esi?
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
Ụmụ nwoke biko zaanụ ajụjụ a. Ị ga-alụlị nnwanyị na-amaghị nrị esị? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.
Kedụ ọghọm ndị dị na Long Distance Relationship’? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ afọ kacha mma nwoke maọbụ nwaanyị ga-eji banye na mmekọrịta nwoke na nwaanyị.
E nwere agbamakwụkwọ ọdịnaala na nke ụka. Ajụjụ wee bụrụ, ọ bụ iwu na mmadụ ga-emerịrị agbamakwụkwọ nke ụka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm dị na nwoke maọbụ nwaanyị ime enyi maọbụ ilu Di na Nwunye maka ihe nrite.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe anọ bara uru nwaanyị kwesiri imere enyi ya nwoke maọbụ di ya n’isi ụtụtụ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Ị ga-esi gbaara nsogbu na-adapụta n’etiti di na nwunye, enyi na enyi ọsọ.
Ịgba alụkwaghịm bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasi n’etiti ndị amaama. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị na-ebute ya na… Read More »Oke Ịgba alụkwaghịm n’etiti anyị taa