Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi… Read More »Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi… Read More »Ihe Ị kwesiri ịma banyere CORONA VIRUS
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe bụ ọrịa ncha n’anya bụ Hepatitis, ihe na-ebute ya na ka esi agwọ ya.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere ọrịa ịba, ihe na-ebute ya, na ka esi egbochi ya.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi kwụsị ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ọgwụ ike bụ ihe na-ewu ewu n’ebe ụmụ okorọbịa na agbọghọbịa nọ. Gịnị bụ ọgwụ ike? Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ọgwụ Ike n’ebe Ụmụ Okorọbịa na Agbọghọbịa nọ
Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ụzọ di iche esi egbochi ihe mgberede okporo ụzọ.
Ụzọ ọjọọ so n’otu ihe na-ebutekarị ihe mgberede okporo ụzọ. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata nke bụ eziokwu banyere okporo ụzọ ọjọo.
Ihe mgberede nke opkoro ụzọ bu ihe na-eme kwa ụbọchi n’ala anyị gbaa gburugburu. Kirie ihe onyonyo a ka Ị mata ihe ndị na-ebute ya.
Mmeto gburugburu bụ ihe ọtụtụ mmadụ n’eme. E nwere ọtụtụ ihe mmetọ ebe obibi na gburugburu mmadụ na-ebute n’ahụike mmadu. Mmetọ ebe obibi na-ebute ọrịa… Read More »MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI