POLITICS
#Mmemme: Lee egwu Theresa Onuorah (Egedege 1 of Afrịka)
Lee ka Theresa Onuorah (Egedege 1 of Afrịka) si meta ndị mma na mmemme nke ndị Anambra mere.
#Mmemme: Ka Alibaba si kpaa ndị mmadụ ọchị n’afọ ọhụrụ a
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Alibaba sị kpaa ndị mmadụ ọchị na mmemme ịkpaọchị o mere n’afọ ọhụrụ a.
#Mmemme: Ka Akpororo si mee ndị mmadụ ọchị
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Akpororo si kpaa ndị mmadụ ọchị n’afọ ọhụrụ a. Ọ bụ na mmemme Alibaba ka o mere… Read More »#Mmemme: Ka Akpororo si mee ndị mmadụ ọchị
#Mmemme: Ka Efe Warri Boy si mee ihe ọchị n’ụkọchị Alibaba
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Efe Warri Bpy si mee ndị mmadụ ọchị na mmemme ụkaọchị Alibaba nke afọ a.
E nweghị mgbe m kwuru na Ihedioha agaghị enweta mmeri na ‘Supreme Court’ – Fr. Mbaka
Otu onye ụkọchukwu ụka katọlik ama nke ọma n’ala anyị bụ Rev. Fr. Ejike Mbaka ekwuola na e nweghị mgbe ya bụrụ amụma na aka… Read More »E nweghị mgbe m kwuru na Ihedioha agaghị enweta mmeri na ‘Supreme Court’ – Fr. Mbaka
THERESA ONUORAH (EGEDEGE 1 OF AFRICA)
Kirie ihe onyonyo a ka i hụ ka Theresa Onuorah si tie egwu na mmemme ọdịnala nke ndị steeti Anambra mere na Legọs.