Nnamdi Kanu, Murray-Bruce na Davido akatọla agha ebusoro ụmụ Naịjirịa
Maazi Nnamdi Kanu, Sịnatọ Ben Murray-Bruce na Davido akatọla agha ahụ ndị Sọut Afrịka busoro ndị ala anyị bi n’obodo ha. Maazi Nnamdi Kanu, onye… Read More »Nnamdi Kanu, Murray-Bruce na Davido akatọla agha ebusoro ụmụ Naịjirịa